Jenesis 27:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ma, Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi maka na ọ bụ Jekọb ka nna ya gọziri.+ Ịsọ nọ na-asị n’obi ya: “Oge a ga-eru uju nna m na-eru nso.+ E mechaa, m ga-egbu Jekọb nwanne m nwoke.” Emọs 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi isi ndị Ịdọm nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji mma agha chụọ ụmụnne ha ọsọ,+Nakwa n’ihi na ha emereghị ha ebere. Ha ji iwe na-adọri ha n’akwụsịghị akwụsị,Ha bukwaara ha iwe n’obi mgbe niile.+
41 Ma, Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi maka na ọ bụ Jekọb ka nna ya gọziri.+ Ịsọ nọ na-asị n’obi ya: “Oge a ga-eru uju nna m na-eru nso.+ E mechaa, m ga-egbu Jekọb nwanne m nwoke.”
11 Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi isi ndị Ịdọm nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji mma agha chụọ ụmụnne ha ọsọ,+Nakwa n’ihi na ha emereghị ha ebere. Ha ji iwe na-adọri ha n’akwụsịghị akwụsị,Ha bukwaara ha iwe n’obi mgbe niile.+