Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, chetaIhe ndị Ịdọm kwuru n’ụbọchị e meriri Jeruselem. Ha sịrị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Obedaya 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebe ọ bụ na i mesiri nwanne gị, bụ́ Jekọb, ike,+Ihere ga-emegbu gị,+A ga-ebibikwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+
7 Jehova, biko, chetaIhe ndị Ịdọm kwuru n’ụbọchị e meriri Jeruselem. Ha sịrị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
10 Ebe ọ bụ na i mesiri nwanne gị, bụ́ Jekọb, ike,+Ihere ga-emegbu gị,+A ga-ebibikwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+