Ezikiel 25:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ‘M ga-esi n’aka Izrel ndị m taa ndị Ịdọm ahụhụ.+ M ga-esi n’aka ha jiri iwe na ọnụma mee ndị Ịdọm ihe. Ndị Ịdọm ga-amarakwa na mụ ataala ha ahụhụ ihe ha mere.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’
14 ‘M ga-esi n’aka Izrel ndị m taa ndị Ịdọm ahụhụ.+ M ga-esi n’aka ha jiri iwe na ọnụma mee ndị Ịdọm ihe. Ndị Ịdọm ga-amarakwa na mụ ataala ha ahụhụ ihe ha mere.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’