Emọs 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi isi ndị Ịdọm nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji mma agha chụọ ụmụnne ha ọsọ,+Nakwa n’ihi na ha emereghị ha ebere. Ha ji iwe na-adọri ha n’akwụsịghị akwụsị,Ha bukwaara ha iwe n’obi mgbe niile.+
11 Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi isi ndị Ịdọm nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji mma agha chụọ ụmụnne ha ọsọ,+Nakwa n’ihi na ha emereghị ha ebere. Ha ji iwe na-adọri ha n’akwụsịghị akwụsị,Ha bukwaara ha iwe n’obi mgbe niile.+