Abụ Ákwá 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ịdọm* nke dị n’ala Ọz, ṅụrịwa ọṅụ.+ Obi tọwakwa gị ụtọ. Ma, a ga-enye gị iko na-egosi na a ga-ebibi gị.+ Mmanya ga na-egbu gị. Ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+ Obedaya 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I kwesịghị ịnọ na-achị nwanne gị ọchị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+ I kwesịghị ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere ndị Juda n’ụbọchị a na-ebibi ha.+ I kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ha na-ata ahụhụ. Obedaya 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na ụbọchị Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso.+ Otú i si mesoo ndị ọzọ ka a ga-esi emeso gị.+ Ihe i mere ndị ọzọ ga-alọghachi n’isi gị.
21 Ịdọm* nke dị n’ala Ọz, ṅụrịwa ọṅụ.+ Obi tọwakwa gị ụtọ. Ma, a ga-enye gị iko na-egosi na a ga-ebibi gị.+ Mmanya ga na-egbu gị. Ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+
12 I kwesịghị ịnọ na-achị nwanne gị ọchị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+ I kwesịghị ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere ndị Juda n’ụbọchị a na-ebibi ha.+ I kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ha na-ata ahụhụ.
15 N’ihi na ụbọchị Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso.+ Otú i si mesoo ndị ọzọ ka a ga-esi emeso gị.+ Ihe i mere ndị ọzọ ga-alọghachi n’isi gị.