Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị agbata obi anyị jizi anyị eme ihe ọchị.+ Ndị gbara anyị gburugburu na-akparị anyị ma na-akwa anyị emo. Ezikiel 34:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha agaghịzi abụrụ mba dị iche iche anụ oriri. Anụ ọhịa agaghịzi na-adọri ha. Obi ga-eru ha ala n’ebe ha bi. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.+
4 Ndị agbata obi anyị jizi anyị eme ihe ọchị.+ Ndị gbara anyị gburugburu na-akparị anyị ma na-akwa anyị emo.
28 Ha agaghịzi abụrụ mba dị iche iche anụ oriri. Anụ ọhịa agaghịzi na-adọri ha. Obi ga-eru ha ala n’ebe ha bi. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.+