Ezikiel 39:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 “Nwa nke mmadụ, buo amụma ihe a ga-eme Gọg.+ Sị ya, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Gọg, onyeisi Mishek na Tubal,+ m ga-eme gị ihe.
39 “Nwa nke mmadụ, buo amụma ihe a ga-eme Gọg.+ Sị ya, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Gọg, onyeisi Mishek na Tubal,+ m ga-eme gị ihe.