Jenesis 10:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ụmụ Jefet bụ Goma,+ Megọg,+ Medaị, Jevan, Tubal,+ Mishek,+ na Taịras.+ 3 Ụmụ Goma bụ Ashkenaz,+ Raịfat, na Togama.+ Ezikiel 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị si n’ezinụlọ Togama+ na-eji ịnyịnya nkịtị na ịnyịnya agha na jakị agbanweta ngwá ahịa gị.
2 Ụmụ Jefet bụ Goma,+ Megọg,+ Medaị, Jevan, Tubal,+ Mishek,+ na Taịras.+ 3 Ụmụ Goma bụ Ashkenaz,+ Raịfat, na Togama.+