Aịzaya 60:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ihe a, ihu gị ga na-egbukekwa egbuke.+ Obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị eju gị obi,N’ihi na akụ̀ dị n’oké osimiri ga-abịara gị. Akụ̀ mba dị iche iche ga-abịara gị.+ Aịzaya 61:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, ha ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova.+ Ha ga-asịkwa na unu bụ ndị ozi Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ mba dị iche iche.+ Unu ga-ejikwa ebube* ha na-eme ọnụ.
5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ihe a, ihu gị ga na-egbukekwa egbuke.+ Obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị eju gị obi,N’ihi na akụ̀ dị n’oké osimiri ga-abịara gị. Akụ̀ mba dị iche iche ga-abịara gị.+
6 Ma, ha ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova.+ Ha ga-asịkwa na unu bụ ndị ozi Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ mba dị iche iche.+ Unu ga-ejikwa ebube* ha na-eme ọnụ.