Ezikiel 27:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị Didan+ bụ ndị ahịa gị. Ị kpọrọ ndị bi n’ọtụtụ agwaetiti ka ha na-erere gị ahịa. Ha nyere gị ọdụ́+ na osisi eboni n’onyinye.
15 Ndị Didan+ bụ ndị ahịa gị. Ị kpọrọ ndị bi n’ọtụtụ agwaetiti ka ha na-erere gị ahịa. Ha nyere gị ọdụ́+ na osisi eboni n’onyinye.