Joel 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova ga-esi na Zayọn bigbọọ. Ọ ga-esi na Jeruselem kwuo okwu. Eluigwe na ụwa ga-amakwa jijiji. Ma Jehova ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba,+Ọ ga-abụkwara ụmụ Izrel ebe a rụsiri ike. Nehọm 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe. Zekaraya 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe e mechara ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị ebube, o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu.+ O kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla na-emetụ unu aka na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+
16 Jehova ga-esi na Zayọn bigbọọ. Ọ ga-esi na Jeruselem kwuo okwu. Eluigwe na ụwa ga-amakwa jijiji. Ma Jehova ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba,+Ọ ga-abụkwara ụmụ Izrel ebe a rụsiri ike.
2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.
8 Mgbe e mechara ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị ebube, o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu.+ O kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla na-emetụ unu aka na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+