Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ugwu ukwu na-ama jijiji n’ihi ya. Ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi ihu ya. Ala na ndị niile bi na ya ga-amakwa jijiji.+
5 Ugwu ukwu na-ama jijiji n’ihi ya. Ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi ihu ya. Ala na ndị niile bi na ya ga-amakwa jijiji.+