Zekaraya 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ihe a bụkwa ọrịa ọjọọ Jehova ga-eme ka ndị niile na-alụso Jeruselem agha rịa:+ Anụ ahụ́ ha ga-erekapụsị ka ha guzo ọtọ, anya ha ga-erekapụsị n’oghere anya ha, ire ha ga-erekapụsịkwa n’ime ọnụ ha.
12 “Ihe a bụkwa ọrịa ọjọọ Jehova ga-eme ka ndị niile na-alụso Jeruselem agha rịa:+ Anụ ahụ́ ha ga-erekapụsị ka ha guzo ọtọ, anya ha ga-erekapụsị n’oghere anya ha, ire ha ga-erekapụsịkwa n’ime ọnụ ha.