-
Ezikiel 46:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Mgbe ọ bụla ndị ala a batara n’ihu Jehova n’oge ememme,+ ndị si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu bata ife Chineke ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndịda pụọ,+ ndị nke si n’ọnụ ụzọ ámá ndịda bata+ ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu pụọ. E nweghị onye ga-esi n’ụzọ o si bata pụọ. Ha ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá ha chere ihu pụọ.
-