-
Ezikiel 40:20, 21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ogige nke dị ná mpụta nwere otu ọnụ ụzọ ámá nke chere ihu n’ebe ugwu. Ọ tụrụ ma ogologo ya ma obosara ya. 21 Ụlọ ndị nche dị na ya dị atọ n’otu akụkụ, dịkwa atọ n’akụkụ nke ọzọ. Ogidi ndị dị n’akụkụ ya nakwa ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata ya hà ka ọnụ ụzọ ámá mbụ ahụ. Ogologo ya dị kubit iri ise, obosara ya adịrị kubit iri abụọ na ise.
-