6 Ọnụ ụlọ ndị dị n’ala ala dị kubit ise n’obosara, ndị dị n’etiti dị kubit isii n’obosara, ndị nke dị n’elu elu adịrị kubit asaa n’obosara. Ọ rụrụ ụlọ ahụ otú ogidi ndị ji ya gbaa gburugburu na-agaghị emetụ ahụ́ ụlọ ahụ, nke mere na a kpọpughị ahụ́ ụlọ ahụ akpọpu.+