1 Ndị Eze 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ebe e si abanye n’ọnụ ụlọ ndị dị n’ala ala ụlọ ahụ dị n’akụkụ ụlọ nsọ dị n’ebe ndịda* ụlọ ahụ.+ Ma, a na-esi na steepụ arịgo n’ọnụ ụlọ ndị dị n’etiti, sizie na nke etiti rịgoro ná ndị nke dị n’elu elu.
8 Ebe e si abanye n’ọnụ ụlọ ndị dị n’ala ala ụlọ ahụ dị n’akụkụ ụlọ nsọ dị n’ebe ndịda* ụlọ ahụ.+ Ma, a na-esi na steepụ arịgo n’ọnụ ụlọ ndị dị n’etiti, sizie na nke etiti rịgoro ná ndị nke dị n’elu elu.