Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa ọhụrụ pụtara,+N’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, n’ụbọchị ememme anyị.+ Aịzaya 66:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova kwukwara, sị, “Malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike,Mmadụ* niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m.”*+
23 Jehova kwukwara, sị, “Malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike,Mmadụ* niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m.”*+