Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 28:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “‘Ma n’Ụbọchị Izu Ike,+ a ga-eji ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọ àjà, ha na ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka, ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ. 10 Ọ bụ ya bụ àjà a na-esu ọkụ a ga na-achụ n’Ụbọchị Izu Ike, ya na àjà a na-esu ọkụ nke a ga na-achụ mgbe niile nakwa àjà mmanya ya na ya na-agakọ.+

  • Ezikiel 45:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ma, ọ bụ onyeisi ahụ ga-eweta ihe a ga-eji chụọ àjà a na-esucha ọkụ,+ àjà ọka,+ na àjà mmanya n’oge ememme,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ, n’Ụbọchị Izu Ike,+ ya bụ, n’oge ememme niile ndị Izrel na-eme.+ Ọ bụ yanwa ga-eweta ihe a ga-eji chụọ àjà mmehie, àjà ọka, àjà a na-esucha ọkụ, na àjà udo, iji kpuchiere ndị Izrel mmehie ha.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya