-
Ezikiel 45:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ma, ọ bụ onyeisi ahụ ga-eweta ihe a ga-eji chụọ àjà a na-esucha ọkụ,+ àjà ọka,+ na àjà mmanya n’oge ememme,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ, n’Ụbọchị Izu Ike,+ ya bụ, n’oge ememme niile ndị Izrel na-eme.+ Ọ bụ yanwa ga-eweta ihe a ga-eji chụọ àjà mmehie, àjà ọka, àjà a na-esucha ọkụ, na àjà udo, iji kpuchiere ndị Izrel mmehie ha.’
-