Ezikiel 42:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 O mechara kpọta m n’ogige dị ná mpụta nke chere ihu n’ebe ugwu.+ Ọ kpọbatakwara m n’ụlọ a na-anọ eri ihe nke dị n’akụkụ ebe a na-arụghị ihe ọ bụla,+ n’ebe ugwu ụlọ a gbakwụnyere agbakwụnye.+
42 O mechara kpọta m n’ogige dị ná mpụta nke chere ihu n’ebe ugwu.+ Ọ kpọbatakwara m n’ụlọ a na-anọ eri ihe nke dị n’akụkụ ebe a na-arụghị ihe ọ bụla,+ n’ebe ugwu ụlọ a gbakwụnyere agbakwụnye.+