Ezikiel 44:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha chọọ ịga n’ogige dị ná mpụta, ya bụ, ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ na-anọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ chịsa ha n’ọnụ ụlọ ndị dị nsọ a na-anọ eri ihe.*+ Ha ga-eyirizi uwe ọzọ, ka uwe ha ghara ime ka ndị ọzọ dị nsọ.
19 Ha chọọ ịga n’ogige dị ná mpụta, ya bụ, ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ na-anọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ chịsa ha n’ọnụ ụlọ ndị dị nsọ a na-anọ eri ihe.*+ Ha ga-eyirizi uwe ọzọ, ka uwe ha ghara ime ka ndị ọzọ dị nsọ.