2 Ihe E Mere 35:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha hụrụ anụ ndị a ga-eji chụọ àjà n’Ememme Ngabiga ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme.+ Ha jikwa ụdị ite dị iche iche sie ihe ndị dị nsọ. Mgbe ha mechara, ha buteere ya ndị Izrel niile ọsọ ọsọ.
13 Ha hụrụ anụ ndị a ga-eji chụọ àjà n’Ememme Ngabiga ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme.+ Ha jikwa ụdị ite dị iche iche sie ihe ndị dị nsọ. Mgbe ha mechara, ha buteere ya ndị Izrel niile ọsọ ọsọ.