Aịzaya 59:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe. Ha agaghịkwa eji ihe ha mepụtara kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ. E jikwa tigbuo zọgbuo mara ha.+ Maịka 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha chọọ inweta ubi, ha anara ya n’ike.+ Ha chọọ inweta ụlọ, ha eweghara ya. Ha na-egwu mmadụ wayo nara ya ụlọ ya.+ Ha na-egwukwa mmadụ wayo nara ya ala ya.
6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe. Ha agaghịkwa eji ihe ha mepụtara kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ. E jikwa tigbuo zọgbuo mara ha.+
2 Ha chọọ inweta ubi, ha anara ya n’ike.+ Ha chọọ inweta ụlọ, ha eweghara ya. Ha na-egwu mmadụ wayo nara ya ụlọ ya.+ Ha na-egwukwa mmadụ wayo nara ya ala ya.