Jeremaya 22:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ eziokwu na ọ dị ka ì bi na Lebanọn,+N’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+Ị ga na-asụ ude mgbe ahụ́ ga na-egbu gị mgbuOtú o si egbu nwaanyị na-amụ nwa.”+
23 Ọ bụ eziokwu na ọ dị ka ì bi na Lebanọn,+N’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+Ị ga na-asụ ude mgbe ahụ́ ga na-egbu gị mgbuOtú o si egbu nwaanyị na-amụ nwa.”+