Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 9:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 N’ihi na a mụụrụ anyị otu nwa,+

      E nyere anyị otu nwa nwoke.

      Ọchịchị* ga-adị n’aka ya.*+

      A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chi Bụ́ Dike,+ Nna Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi, Onyeisi Udo.

  • Ezikiel 21:26, 27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Ihe agaghịzi adị otú ọ dịbu.+ Ka e bulie onye dị ala elu,+ ma wetuo onye dị elu ala.+ 27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya. Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara.+ M ga-ewerekwa ya nye ya.’+

  • Daniel 4:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.”

  • Emọs 9:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 ‘N’oge ahụ, m ga-ebulite ụlọ ndò* Devid+ dara ada,

      Rụziekwa ebe* ndị a kwadara akwada.

      M ga-arụzi ebe ndị e bibiri ebibi na ya.

      M ga-arụghachi ha ka ha dịrị otú ha dị ọtụtụ afọ gara aga,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya