2 Ndị Eze 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Manase eze Juda akpaala arụ ndị a niile. O meela ihe ọjọọ karịa nke ndị Amọraịt niile,+ ndị biri ebe ahụ tupu yanwa.+ O jirila arụsị ya dị iche iche na-asọ oyi* mee ka ndị Juda mehie.
11 “Manase eze Juda akpaala arụ ndị a niile. O meela ihe ọjọọ karịa nke ndị Amọraịt niile,+ ndị biri ebe ahụ tupu yanwa.+ O jirila arụsị ya dị iche iche na-asọ oyi* mee ka ndị Juda mehie.