Aịzaya 3:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Gwanụ ndị ezi omume na ihe ga-agaziri ha. A ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha na-eme.+ 11 Onye ajọ omume ga-ata ahụhụ. Ọdachi ga-adakwasị ya,N’ihi na a ga-eme ya ihe o mere ndị ọzọ. Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+
10 Gwanụ ndị ezi omume na ihe ga-agaziri ha. A ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha na-eme.+ 11 Onye ajọ omume ga-ata ahụhụ. Ọdachi ga-adakwasị ya,N’ihi na a ga-eme ya ihe o mere ndị ọzọ.
7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+