Job 34:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ ga-akwụ mmadụ ụgwọ ihe ọ na-eme,+Ọ ga-emekwa ka onye ahụ taa ahụhụ ihe o metara. Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+