Abụ Ọma 51:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke, biko, mee ka m nwee obi dị ọcha,+Meekwa ka ọ na-agụ m agụụ ime ihe dị mma+ mgbe niile. Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 M ga-eme ka ha nwee otu obi,+ na-akpakwa otu ụdị àgwà, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ná mma.+ Ezikiel 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-eme ka unu nwee otu obi,+ meekwa ka mmụọ m na-akpa ike n’ahụ́ unu.+ M ga-eme ka unu gharazie inwe obi nkume+ ma mee ka obi unu dị nro.*+ Ndị Efesọs 4:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Unu kwesịkwara ịna-eme ka otú unu si eche echiche dị ọhụrụ,*+ 24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.
39 M ga-eme ka ha nwee otu obi,+ na-akpakwa otu ụdị àgwà, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ná mma.+
19 M ga-eme ka unu nwee otu obi,+ meekwa ka mmụọ m na-akpa ike n’ahụ́ unu.+ M ga-eme ka unu gharazie inwe obi nkume+ ma mee ka obi unu dị nro.*+
23 Unu kwesịkwara ịna-eme ka otú unu si eche echiche dị ọhụrụ,*+ 24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.