Ezikiel 16:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 “‘Ndị Sameria+ emerughịkwa ọkara mmehie i mere. Ị nọ na-akpa arụ dị iche iche karịrị nke ha kpara. Arụ niile ị na-akpa mere ka o yie ka ụmụnne gị ndị nwaanyị hà bụ ndị ezi omume.+ Ezikiel 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, ì jikerela ikwu na ikpe mara obodo a na-egbu ndị mmadụ* n’ime ya+ nakwa ime ka ọ mata arụ niile ọ na-akpa?+ Luk 11:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 “Unu ga-ata ahụhụ, n’ihi na unu na-arụ ili* ndị amụma, ma, ọ bụ nna nna unu hà gburu ha.+
51 “‘Ndị Sameria+ emerughịkwa ọkara mmehie i mere. Ị nọ na-akpa arụ dị iche iche karịrị nke ha kpara. Arụ niile ị na-akpa mere ka o yie ka ụmụnne gị ndị nwaanyị hà bụ ndị ezi omume.+
2 “Nwa nke mmadụ, ì jikerela ikwu na ikpe mara obodo a na-egbu ndị mmadụ* n’ime ya+ nakwa ime ka ọ mata arụ niile ọ na-akpa?+