9 Ọ bụrụ na ndị Kenan na ndị ọzọ anụ ya, ha ga-agba anyị gburugburu, meekwa ka a gharazie ịnụ aha anyị n’ụwa a. Oleezi otú ị ga-esi mee ka a na-anụ aha gị dị ebube?”+
22 “N’ihi ya, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ndị Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eji mee ihe m ga-eme. Kama, ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu mebiri ná mba dị iche iche unu nọ.”’+