Diuterọnọmi 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ugbu a, ndị Izrel, geenụ ntị ná ntụziaka na iwu ndị m na-akụziri unu ka unu na-edebe, ka unu wee dị ndụ+ banye n’ala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-enye unu ma weghara ya.
4 “Ugbu a, ndị Izrel, geenụ ntị ná ntụziaka na iwu ndị m na-akụziri unu ka unu na-edebe, ka unu wee dị ndụ+ banye n’ala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-enye unu ma weghara ya.