Jeremaya 17:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Unu esikwala n’ụlọ unu bupụta ibu ọ bụla n’Ụbọchị Izu Ike. Unu arụkwala ọrụ ọ bụla n’ụbọchị ahụ.+ Doonụ Ụbọchị Izu Ike nsọ otú m gwara nna nna unu hà ka ha na-eme.+
22 Unu esikwala n’ụlọ unu bupụta ibu ọ bụla n’Ụbọchị Izu Ike. Unu arụkwala ọrụ ọ bụla n’ụbọchị ahụ.+ Doonụ Ụbọchị Izu Ike nsọ otú m gwara nna nna unu hà ka ha na-eme.+