Levitikọs 26:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ M ga-emekwa ka ndị iro unu jiri mma agha bịa lụso unu agha.+ A ga-eme ka ala unu tọgbọrọ chakoo,+ bibichaakwa obodo unu dị iche iche. Abụ Ọma 106:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi ya, o weliri aka ṅụọ iyiNa ya ga-eme ka ha nwụọ n’ala ịkpa.+ 27 Ọ ga-eme ka ụmụ ha nwụọ ná mba dị iche iche,Ọ ga-achụgakwa ha n’ala dị iche iche.+
33 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ M ga-emekwa ka ndị iro unu jiri mma agha bịa lụso unu agha.+ A ga-eme ka ala unu tọgbọrọ chakoo,+ bibichaakwa obodo unu dị iche iche.
26 N’ihi ya, o weliri aka ṅụọ iyiNa ya ga-eme ka ha nwụọ n’ala ịkpa.+ 27 Ọ ga-eme ka ụmụ ha nwụọ ná mba dị iche iche,Ọ ga-achụgakwa ha n’ala dị iche iche.+