Levitikọs 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye Molek.*+ Emela otú a ka ị ghara imebi aha Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Jeremaya 7:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha arụọla ebe ndị dị elu na Tofet nke dị na Ndagwurugwu Nwa Hinọm.*+ Ha na-anọ ebe ahụ akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ.+ Ihe a ha na-eme abatatụbeghị m n’obi.* Ọ bụghịkwa mụnwa gwara ha mewe ya.’+
21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye Molek.*+ Emela otú a ka ị ghara imebi aha Chineke gị.+ Abụ m Jehova.
31 Ha arụọla ebe ndị dị elu na Tofet nke dị na Ndagwurugwu Nwa Hinọm.*+ Ha na-anọ ebe ahụ akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ.+ Ihe a ha na-eme abatatụbeghị m n’obi.* Ọ bụghịkwa mụnwa gwara ha mewe ya.’+