Zekaraya 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Otú ahụ ha na-egeghị ntị mgbe m* kpọrọ ha,+ agaghịkwa m ege ntị ma ha kpọọ m.+
13 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Otú ahụ ha na-egeghị ntị mgbe m* kpọrọ ha,+ agaghịkwa m ege ntị ma ha kpọọ m.+