13 N’oge ahụ, a ga-afụ opi ike,+ ndị nọ n’ọnụ ọnwụ n’Asiria+ na ndị a chụsara achụsa nọ n’Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala n’ugwu dị nsọ nke dị na Jeruselem.+
16 M ga-achọ nke furu efu,+ dughachite nke kpafuru akpafu, kee ọkpụkpụ nke gbajiri agbaji ákwà, meekwa ka nke ike na-adịghị dị ike. Ma, m ga-ala nke buru ibu na nke dị ike n’iyi. M ga-ekpe ha ikpe, taakwa ha ahụhụ kwesịịrị ha.”