Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ. Jeremaya 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-eme ka unu zaa ajụjụ ihe unu mere.+ M ga-esunye oké ọhịa unu ọkụ. Ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”
22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.
14 M ga-eme ka unu zaa ajụjụ ihe unu mere.+ M ga-esunye oké ọhịa unu ọkụ. Ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”