Aịzaya 66:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Ha ga-agakwa na-ele ozu nke ndị ahụ nọ na-enupụrụ m isi. N’ihi na ikpuru gbara ha agaghị anwụ anwụ,Ọkụ na-ere ha agaghịkwa anyụ anyụ.+ Ha ga na-asọkwa mmadụ* niile oyi.”
24 “Ha ga-agakwa na-ele ozu nke ndị ahụ nọ na-enupụrụ m isi. N’ihi na ikpuru gbara ha agaghị anwụ anwụ,Ọkụ na-ere ha agaghịkwa anyụ anyụ.+ Ha ga na-asọkwa mmadụ* niile oyi.”