2 Ihe E Mere 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 m ga-efopụ unu n’ala m nke m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ. Ndị mba ọzọ niile ga-eji ụlọ a mere ihe ọchị.* Ha agaghịkwa eji ya kpọrọ ihe.+ Abụ Ákwá 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova emeela ihe o bu n’obi ime.+ O mezuola ihe o kwuru,+Ya bụ, ihe o kpebiri ime kemgbe.+ O bibiela gị n’emereghị gị ebere.+ O meela ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị. O meela ka onye iro gị sikwuo ike.*
20 m ga-efopụ unu n’ala m nke m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ. Ndị mba ọzọ niile ga-eji ụlọ a mere ihe ọchị.* Ha agaghịkwa eji ya kpọrọ ihe.+
17 Jehova emeela ihe o bu n’obi ime.+ O mezuola ihe o kwuru,+Ya bụ, ihe o kpebiri ime kemgbe.+ O bibiela gị n’emereghị gị ebere.+ O meela ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị. O meela ka onye iro gị sikwuo ike.*