-
Ezikiel 21:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ọ bụrụkwa na ha asị gị, ‘Gịnị mere i ji na-asụ ude?’ ị ga-asị ha, ‘Ọ bụ n’ihi ozi a ga-ezite.’ N’ihi na ihe ahụ unu nụrụ ga-emezurịrị. Obi ga-awụnyekwa onye ọ bụla n’afọ. Aka niile ga-akụda. Onye ọ bụla ga-ada mbà. Ikpere niile ga-agụsịkwa mmiri.*+ ‘N’eziokwu, ihe ahụ unu nụrụ ga-emezurịrị.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
-