Maịka 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị amụma na-eme ka ndị m kpafuo.+ Ọ na-abụ ha nwee ihe ezé ha ga-ata,+ ha asị, ‘Udo dịrị unu.’+ Ma ọ bụrụ na mmadụ etinyeghị ihe n’ọnụ ha, ha alụso onye ahụ ọgụ. N’ihi ya, Jehova gwara ndị amụma ahụ, sị:
5 Ndị amụma na-eme ka ndị m kpafuo.+ Ọ na-abụ ha nwee ihe ezé ha ga-ata,+ ha asị, ‘Udo dịrị unu.’+ Ma ọ bụrụ na mmadụ etinyeghị ihe n’ọnụ ha, ha alụso onye ahụ ọgụ. N’ihi ya, Jehova gwara ndị amụma ahụ, sị: