Levitikọs 17:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá. Diuterọnọmi 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma unu erila ọbara ya.+ Unu ga-awụpụ ya n’ala ka mmiri.+
13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá.