Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova, ọ́ bụghị ndị na-erubere gị isi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiri ha ihe, ma o metụghị ha n’ahụ́.* I bibiri ọtụtụ n’ime ha, ma ha anabataghị aka ná ntị ị dọrọ ha.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa oké nkume.+ Ha jụrụ ịlọghachikwute gị.+ Jeremaya 6:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mmadụ ejirila ihe e ji afụnwu ọkụ fụnwuo ọkụ ka ọ nụchaa ọla. Ka ọ nọ na-afụnwu ya, ihe ahụ o ji afụnwu ọkụ eree ọkụ. Mbọ niile ọ gbara alaa n’iyi.+ Naanị nkume led ka o nwetara n’ọkụ ahụ. E kewabeghị ndị ọjọọ ka ha nọrọ iche n’ebe ndị ọzọ nọ.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ndị na-erubere gị isi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiri ha ihe, ma o metụghị ha n’ahụ́.* I bibiri ọtụtụ n’ime ha, ma ha anabataghị aka ná ntị ị dọrọ ha.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa oké nkume.+ Ha jụrụ ịlọghachikwute gị.+
29 Mmadụ ejirila ihe e ji afụnwu ọkụ fụnwuo ọkụ ka ọ nụchaa ọla. Ka ọ nọ na-afụnwu ya, ihe ahụ o ji afụnwu ọkụ eree ọkụ. Mbọ niile ọ gbara alaa n’iyi.+ Naanị nkume led ka o nwetara n’ọkụ ahụ. E kewabeghị ndị ọjọọ ka ha nọrọ iche n’ebe ndị ọzọ nọ.+