-
Jeremaya 16:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 E nweghị onye ga-enye ndị na-eru uju nri
Iji kasie ha obi maka ndị ha nwụrụ anwụ.
E nweghịkwa onye ga-ebunye ha iko mmanya dị
Ka ha ṅụọ iji kasie ha obi maka nna ha ma ọ bụ nne ha nwụrụ anwụ.
-