Aịzaya 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Leenụ mụ na ụmụ Jehova nyere m.+ Anyị bụ ọrụ ebube, bụrụkwa ihe na-egosi ndị Izrel ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye bi n’Ugwu Zayọn, zubeere ha.+ Aịzaya 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova kwuziri, sị: “Ahụ́ ọtọ a na ụkwụ efu a Aịzaya ohu m gba na-agagharị ruo afọ atọ bụ ihe na-egosi ihe ga-eme+ Ijipt+ na Etiopia.+ Ezikiel 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Were ite ígwè e ji eghe ihe, dowekwa ya ka ọ bụrụ mgbidi ígwè n’agbata gị na obodo ahụ. Chee ya ihu, a ga-anọchibidokwa ya. Ọ bụ gị ga-anọchibido ya. Ndị Izrel ga-eji ya mara na e nwere ihe na-aga ime.+
18 Leenụ mụ na ụmụ Jehova nyere m.+ Anyị bụ ọrụ ebube, bụrụkwa ihe na-egosi ndị Izrel ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye bi n’Ugwu Zayọn, zubeere ha.+
3 Jehova kwuziri, sị: “Ahụ́ ọtọ a na ụkwụ efu a Aịzaya ohu m gba na-agagharị ruo afọ atọ bụ ihe na-egosi ihe ga-eme+ Ijipt+ na Etiopia.+
3 Were ite ígwè e ji eghe ihe, dowekwa ya ka ọ bụrụ mgbidi ígwè n’agbata gị na obodo ahụ. Chee ya ihu, a ga-anọchibidokwa ya. Ọ bụ gị ga-anọchibido ya. Ndị Izrel ga-eji ya mara na e nwere ihe na-aga ime.+