Aịzaya 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe Chineke kpebiri ime Moab:+ Aa,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Kia,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaakwala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Jeremaya 48:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Moab,+ sị: “Nibo+ ga-ata ahụhụ, n’ihi na e bibiela ya. E wegharala Kiriateyim,+ menyekwa ndị bi na ya ihere. E menyela ndị bi n’ebe a rụsiri ike ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha.+ Emọs 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Moab nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha gbara ọkpụkpụ eze Ịdọm ọkụ, ya aghọọ ntụ.
15 Ihe Chineke kpebiri ime Moab:+ Aa,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Kia,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaakwala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị.
48 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Moab,+ sị: “Nibo+ ga-ata ahụhụ, n’ihi na e bibiela ya. E wegharala Kiriateyim,+ menyekwa ndị bi na ya ihere. E menyela ndị bi n’ebe a rụsiri ike ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha.+
2 “Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Moab nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha gbara ọkpụkpụ eze Ịdọm ọkụ, ya aghọọ ntụ.