Zefanaya 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ndị Keretaịt, ndị bi n’akụkụ oké osimiri, ga-ata ahụhụ.+ Jehova amala unu ikpe. Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibi gị,Ka a ghara inwe onye ga-ebi na gị.
5 “Ndị Keretaịt, ndị bi n’akụkụ oké osimiri, ga-ata ahụhụ.+ Jehova amala unu ikpe. Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibi gị,Ka a ghara inwe onye ga-ebi na gị.