-
Ezikiel 31:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 M mere ka ọ maa mma, meekwa ka o nwee ọtụtụ alaka.
Osisi ndị ọzọ niile dị n’Iden, bụ́ ubi ezi Chineke, nọ na-achọsi ike ịdị ka ya.’
-